Sunday 9 December 2018

Nsọ Ala Igbo (Taboos In Igbo Land)

N'ala Igbo, e nwere ọtụtụ nsọala zụrụ Igbo ọnụ nke na onye meerụọ ya, ọ kpụọ arụ maọbụ amapụ ya n'obodo.



Ha gụnyere ihe ndị a:
1. Nwaanyị anaghị awa oji, nke o ji arị nkwụ.
2. Mmadụ anaghị alụ maọbụ dinaa nwanne ya maọbụ ọbara ya.
3. Nwanne anaghị egbu nwanne ya. I mee ya na-amaghị ama, ị gba ọsọ ọchụ.
4. Mmadụ anaghị edina anụmanụ
Nwoke anaghị edina nwoke ibe ya maọbụ nwaanyị, nwaanyị.
5. Mmadụ agaghị akwụ ụdọ
6. Ọtụtụ obodo n'ala Igbo anaghị eri udele. N'ihi na ọ na-eri ihe nwụrụ anwụ nke gụnyere ozu mmadụ.
Dịka e nwere ihe Igbo zuzugbe na-asọ, nsọala ndị ọzọ bụ n'obodo n'obodo maọbụ na mpaghara na mpaghara.daalụ nụ

Source: Facebook

0 comments:

Post a Comment